Ndi Galetia 4:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, na Abraham nwere umu-ndikom abua, otù site n'orù-nwanyi ahu, otù site kwa na nwanyi ahu nke nwere onwe-ya.

Ndi Galetia 4

Ndi Galetia 4:19-25