Ndi Galetia 4:12 Bible Nso (IGBOB)

Umu-nnam, ariọm unu, menu onwe-unu ka unu di ka mu onwem, n'ihi na mu onwem me-kwa-ra onwem ka m'di ka unu onwe-unu. Unu emeghm ajọ omume ọ bula:

Ndi Galetia 4

Ndi Galetia 4:11-15