Ndi Galetia 3:5 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere Onye ahu Nke nwe inyezu unu Mọ Nsọ, Nke nāluputa kwa ọlu di ike nime unu, Ò sitere n'ọlu di iche iche nke iwu ma-ọbu na o sitere n'ọnunu nke okwukwe nēme ya?

Ndi Galetia 3

Ndi Galetia 3:1-15