Ndi Galetia 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-Ju fọduru we so ya n'inwe kwa iru-abua; nke mere ka iru-abua-ha dọrọ Banabas onwe-ya iso ha.

Ndi Galetia 2

Ndi Galetia 2:3-17