Ndi Efesọs 6:5 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-orù, werenu egwu na ima-jijiji nāṅa nti okwu ndi bu ndi-nwe-unu n'uzọ anu-aru, nime afọ-ofufo nke obi-unu, dika unu nēmere Kraist;

Ndi Efesọs 6

Ndi Efesọs 6:1-10