Ndi Efesọs 6:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma ka unu onwe-unu we mata kwa ihe nile bayerem, otú m'nēme, Tikikọs, onye bu nwa-nna-ayi ahu ahuru n'anya, bu kwa onye kwesiri ntukwasi-obi n'ije-ozi nime Onye-nwe-ayi, ọ gēme ka unu mara ihe nile:

Ndi Efesọs 6

Ndi Efesọs 6:15-24