Ndi Efesọs 6:2-4 Bible Nso (IGBOB) Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya), ka ihe we nāgara gi nke-ọma, ka i we di kwa