Ndi Efesọs 6:16 Bible Nso (IGBOB)

tukwasi ihe nile ndia welienu ọta nke bu okwukwe, nke unu gāpu imenyu àkú-uta nile nēnwu ọku nke ajọ onye ahu nime ya.

Ndi Efesọs 6

Ndi Efesọs 6:9-18