Ndi Efesọs 6:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu nime Onye-nwe-ayi: n'ihi na nka bu ihe ziri ezi.

2. Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya),

Ndi Efesọs 6