Ndi Efesọs 5:23 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na di bu isi nke nwunye, dika Kraist-ayi bu kwa isi nzukọ-Ya, ebe Ya onwe-ya bu Onye-nzọputa nke aru.

Ndi Efesọs 5

Ndi Efesọs 5:14-24