Ndi Efesọs 4:4-6 Bible Nso (IGBOB)

4. Otù aru di, otù Mọ di kwa, dika akpọ-kwa-ra unu nime otù olile-anya nke ọkpukpọ-unu;

5. otù Onye-nwe-ayi di, otù okwukwe di, otù baptism di,

6. otù Chineke na Nna nke ayi nile di, Onye bu isi ayi nile, Onye site-kwa-ra n'aka ayi nile nālu ọlu, Onye nānọ kwa nime ayi nile.

Ndi Efesọs 4