Ndi Efesọs 4:13 Bible Nso (IGBOB)

rue mb͕e ayi nile gēru idi-n'otù nke okwukwe na nke nmazu nke Ọkpara Chineke, ru ibu nwoke tozuru okè, ru ọtùtù nke ogologo nke ozuzù nke Kraist:

Ndi Efesọs 4

Ndi Efesọs 4:11-22