Ndi Efesọs 1:3 Bible Nso (IGBOB)

Onye agọziri agọzi ka Ọ bu, bú Chineke na Nna nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, Onye were ngọzi nile ọ bula nke Mọ Nsọ gọzie ayi n'ebe di n'elu-igwe nime Kraist:

Ndi Efesọs 1

Ndi Efesọs 1:1-13