Ndi Efesọs 1:11 Bible Nso (IGBOB)

Nke eme-kwa-ra ayi ka ayi buru ihe-nketa nime Ya, ebe eburu uzọ ka ayi àkà dika Onye ahu zubere, Onye nālusi ihe nile ike dika ìzù nke ọchichọ-Ya si di;

Ndi Efesọs 1

Ndi Efesọs 1:8-15