Matiu 9:38 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere, nāriọnu Onye-nwe owuwe-ihe-ubi ahu, ka O zipu ndi-ọlu bà n'owuwe-ihe-ubi-Ya.

Matiu 9

Matiu 9:32-38