Matiu 9:36 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu nile, O nwere ọmiko n'aru ha, n'ihi na anēsob͕u ha, nāchusa kwa ha, dika aturu nēnweghi onye nāzù ha.

Matiu 9

Matiu 9:34-38