Matiu 9:24 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Wezuganu onwe-unu; n'ihi na nwa-ab͕ọghọ ntà ahu anwughi anwu, kama ọ nāraru ura. Ha we chìa Ya ọchì.

Matiu 9

Matiu 9:15-28