Matiu 9:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jisus chighariri, we hu ya, si, Nwam nwanyi, nwe obi-ike; okwukwe-gi azọputawo gi. Ewe site n'oge hour ahu zọputa nwanyi ahu.

Matiu 9

Matiu 9:14-29