Matiu 8:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma le, obodo ahu nile putara izute Jisus: ma mb͕e ha huru Ya, ha riọrọ Ya ka Ọ pua n'ókè-ala-ha.

Matiu 8

Matiu 8:27-34