Matiu 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e unu nēkpe ekpere, unu ekwula okwu-nkwukwasi efù, dika ndi mba ọzọ nēme: n'ihi na ha nēchè na agānu olu-ha n'ọtutu okwu ha nēkwu.

Matiu 6

Matiu 6:1-15