Matiu 5:20 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na asim unu, na ọ buru na ezi omume-unu adighi-akari ezi omume ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi nke-uku, unu agaghi-abà n'ala-eze elu-igwe ma-ọli.

Matiu 5

Matiu 5:10-29