Matiu 5:11 Bible Nso (IGBOB)

Ngọzi nādiri unu mb͕e ọ bula ha nāta unu uta, nēsob͕u kwa unu, nēkwu kwa ajọ ihe nile di iche iche megide unu n'okwu-ugha, n'ihim.

Matiu 5

Matiu 5:3-15