Matiu 5:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma mb͕e Ọ huru ìgwè madu ahu, Ọ rigoro n'ugwu ahu: mb͕e Ọ nọduru ala, ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya:

2. O we saghe ọnu-Ya, zí ha ihe, si,

Matiu 5