Matiu 3:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọbuná ub͕u a anātukwasi anyu-ike na nkpọrọgwu osisi nile: ya mere anēb͕utu osisi ọ bula nke nāmighi nkpuru ọma, tubà kwa ya nime ọku.

Matiu 3

Matiu 3:4-15