Matiu 27:6 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-isi-nchu-àjà we nara ego ọla-ọcha nile, si, O zighi ezi n'iwu itubà ha n'ebe anēdebe ihe enyere Chineke, ebe ọ bu ọnu-ahia ọbara.

Matiu 27

Matiu 27:5-14