Matiu 27:55 Bible Nso (IGBOB)

Ọtutu ndinyom nọ kwa n'ebe ahu ndi nọ n'ebe di anya nēkiri, ndi si na Galili soro Jisus, nējere Ya ozi:

Matiu 27

Matiu 27:47-58