Matiu 27:43 Bible Nso (IGBOB)

Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.

Matiu 27

Matiu 27:40-48