Matiu 27:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jisus guzoro n'iru onye-isi: onye-isi ahu we jua Ya, si, Gì onwe-gi bu Eze ndi-Ju? Jisus we si ya, Gi onwe-gi kwuru.

Matiu 27

Matiu 27:9-13