Matiu 26:68-70 Bible Nso (IGBOB)

68. si, Buru ayi amuma, Kraist: ònye bu onye ahu nke tiri Gi aka?

69. Ma Pita nọduru n'èzí n'obí: otù nwa-ab͕ọghọ we biakute ya, si, Gi onwe-gi na Jisus Onye Galili nọ-kwa-ra.

70. Ma ọ gọrọ n'iru ha nile, si, Amataghm ihe i nēkwu.

Matiu 26