Matiu 26:17 Bible Nso (IGBOB)

Ma n'ubọchi mbu nke achicha ekoghi-eko ndi nēso uzọ-Ya biakutere Jisus, si, Òle ebe I nāchọ ka ayi doziere Gi ka I we rie oriri ngabiga?

Matiu 26

Matiu 26:11-18