Matiu 25:29 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na onye ọ bula nke nwere ka agēnye, ọ gēnwebiga kwa ókè: ma site n'aka onye nēnweghi, ọbuná ihe o nwere ka agānapu ya.

Matiu 25

Matiu 25:25-31