Matiu 24:27 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na dika àmùmà si n'Ọwuwa-anyanwu puta, gosi kwa onwe-ya rue Ọdida-anyanwu; otú a ka ọbibia Nwa nke madu gādi.

Matiu 24

Matiu 24:25-31