Matiu 24:21 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na mb͕e ahu ka nkpab͕u uku gādi, nke ihe dika ya akādighi site na nmalite uwa rue mb͕e a, é-è, ọ gaghi-adi kwa ma-ọli.

Matiu 24

Matiu 24:17-31