Matiu 24:14 Bible Nso (IGBOB)

Agēkwusa kwa ozi ọma nka nke ala-eze elu-igwe n'elu-uwa dum madu bi, ka ọ buru àmà nye mba nile; mb͕e ahu ka ọgwugwu ihe nile gēru kwa.

Matiu 24

Matiu 24:13-20