Matiu 2:18 Bible Nso (IGBOB)

Anuru olu na Rema,Ikwa-ákwá na iru-újú uku,Rechel nākwara umu-ya ákwá;Ọ chọghi kwa ka akasie ya obi, n'ihi na ha adighi.

Matiu 2

Matiu 2:15-20