Matiu 2:15 Bible Nso (IGBOB)

O we nọ n'ebe ahu rue ọnwu Herod: ka okwu Onye-nwe-ayi kwuru site n'ọnu onye-amuma-Ya we mezu, si, Site n'Ijipt ka M'kpọputara Nwam.

Matiu 2

Matiu 2:12-21