Matiu 16:4 Bible Nso (IGBOB)

Ajọ ọb͕ọ nke nākwa kwa iko nāchọ ihe-iriba-ama; ma agaghi-enye ya ihe-iriba-ama, ma-ọbughi ihe-iriba-ama nke Jona. O we rapu ha, pua.

Matiu 16

Matiu 16:1-8