Matiu 15:9-11 Bible Nso (IGBOB)

9. Ma ha nēbirim isi ala n'efu,Nēzì ihe madu nyere n'iwu ka ha buru ozizí-ha.

10. O we kpọ ìgwè madu ahu biakute Ya, Ọ si ha, Nurunu, ghọta-kwa-nu:

11. Ọ bughi ihe nābà n'ọnu nēmeru madu; kama ihe si n'ọnu puta, ọ bu nke ahu nēmeru madu.

Matiu 15