Matiu 15:6 Bible Nso (IGBOB)

ọ gaghi-asọpuru nna-ya ma-ọbu nne-ya ma-ọli. Unu nēme kwa okwu Chineke ka ọ buru ihe-efu n'ihi ozizí enyere unu n'aka idebe.

Matiu 15

Matiu 15:1-11