Matiu 15:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Chineke siri, Sọpuru nna-gi na nne-gi: na, Onye kwujọrọ nna maọbu nne, ya nwua ọnwu ahu.

Matiu 15

Matiu 15:1-8