Matiu 12:7-9 Bible Nso (IGBOB)

7. Ma ọ buru na unu marari ihe okwu a bu, Anamachọ ebere, ọ bughi àjà, unu agaghi-ekpeb͕u ndi adighi-ata ha uta.

8. N'ihi na Nwa nke madu bu Onye-nwe ubọchi-izu-ike.

9. O we si n'ebe ahu pua, ba n'ulo-nzukọ-ha:

Matiu 12