Matiu 11:28 Bible Nso (IGBOB)

Biakutenum, unu nile ndi nādọb͕u onwe-unu n'ọlu, ndi ebowo-kwa-ra ibu di arọ́, Mu onwem gēme kwa ka unu zuru ike.

Matiu 11

Matiu 11:23-29