Matiu 10:28 Bible Nso (IGBOB)

Unu atu-kwa-la egwu ndi nēb͕u aru, ma ha apughi ib͕u nkpuru-obi: kama nātunu egwu Onye ahu Nke puru ila nkpuru-obi na aru n'iyì n'ọku ala-mọ.

Matiu 10

Matiu 10:23-30