Matiu 1:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gāmuputa kwa Nwa-nwoke; i gākpọ kwa aha-Ya Jisus, n'ihi na Ya onwe-ya gāzọputa ndi nke Ya na nmehie nile ha.

Matiu 1

Matiu 1:20-25