Mak 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we kpọ ndi-ozi iri na abua ahu biakute Ya, O we malite izipu ha abua abua; O nye-kwa-ra ha ike n'ebe ndi-mọ nādighi ọcha nọ;

Mak 6

Mak 6:1-8