Mak 6:5 Bible Nso (IGBOB)

Ọ pughi kwa ilu ọlu di ike ọ bula n'ebe ahu, ma-ọbughi na O bikwasiri ndi-nriaria ole-na-ole aka-Ya abua, we me ka aru di ha ike.

Mak 6

Mak 6:1-15