Mak 6:42-44 Bible Nso (IGBOB)

42. Ha nile we rie, afọ ju-kwa-ra ha.

43. Ha we tutukọ iberibe nile, njuputa nkata iri na abua, na nke azù abua ahu.

44. Ma ndi riri ob͕e achicha ise ahu bu nnù ndikom iri na nnù abua na ọgu iri.

Mak 6