Mak 5:1-2 Bible Nso (IGBOB) Ha we bia rue ofè ọzọ nke oké osimiri ahu, n'ala ndi Gerasa. Mbe Ọ putasiri n'ub͕ọ, ngwa ngwa nwoke nke di n'aka mọ