Mak 3:18-20 Bible Nso (IGBOB)

18. na Andru, na Filip, na Batọlọmiu, na Matiu, na Tomas, na Jemes nwa Alfiọs, na Tadiọs, na Saimon Kananaiọs,

19. na Judas Iskariot, onye ra-kwa-ra Ya nye.O we ba n'ulo.

20. Ìgwè madu we b͕akọ ọzọ, ya mere na ha apughi ọbuná iri nri.

Mak 3