Mak 16:5 Bible Nso (IGBOB)

Ha we ba n'ílì, hu nwa-okorọbia ka ọ nọduru n'aka-nri, b͕okwasi kwa uwe-nwuda ọcha; ibobo we nwua ha n'aru nke-uku.

Mak 16

Mak 16:1-10